Ezikiel 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’elu isi ihe ndị ahụ dị ndụ, e nwere ihe yiri mbara igwe+ nke na-egbu maramara dị ka mkpụrụ mmiri dị egwu, ọ gbasapụrụ n’elu isi ha.+
22 N’elu isi ihe ndị ahụ dị ndụ, e nwere ihe yiri mbara igwe+ nke na-egbu maramara dị ka mkpụrụ mmiri dị egwu, ọ gbasapụrụ n’elu isi ha.+