-
Aịzaya 24:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 Ọ ga-adịrị ndị nkịtị otú ọ dịịrị onye nchụàjà; ọ ga-adịrị onye na-eje ozi otú ọ dịịrị nna ya ukwu; ọ ga-adịrị nwaanyị na-eje ozi otú ọ dịịrị nne ya ukwu; ọ ga-adịrị onye na-azụ ihe otú ọ dịịrị onye na-ere ere; ọ ga-adịrị onye na-agbazinye ihe otú ọ dịịrị onye na-agbaziri agbaziri; ọ ga-adịrị onye na-anara ọmụrụ nwa otú ọ dịịrị onye na-akwụ ọmụrụ nwa.+
-