23 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe nụrụ,+ meekwa ihe+ ma kpee ndị ohu gị ikpe iji kwụọ onye ajọ omume ụgwọ ọrụ ya site n’ime ka o buru ihe o metara+ nakwa site n’ịkpọ onye ezi omume onye ezi omume+ site n’ịkwụ ya ụgwọ dị ka ezi omume ya si dị.+
10 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, gwa ụlọ Izrel, sị, ‘Unu onwe unu asịwo: “Ebe ọ bụ na nnupụisi anyị na mmehie anyị dị anyị n’isi, ọ bụkwa n’ime ha ka anyị na-erekasị,+ oleezi otú anyị ga-esi dịrị ndụ?”’+