6 Anyị wee yie onye na-adịghị ọcha, anyị niile, ezi omume anyị niile yikwara uwe e yi mgbe a na-ahụ nsọ;+ anyị ga-akpọnwụ dị ka mkpá akwụkwọ,+ anyị niile, njehie anyị ga-ebufukwa anyị dị ka ifufe.+
23 Ákwà isi unu ga-adị unu n’isi, akpụkpọ ụkwụ unu ga-adị unu n’ụkwụ. Unu agaghị eti aka n’obi, unu agaghịkwa akwa ákwá,+ unu ga-erekasịkwa n’ime njehie unu,+ unu ga-asụrụ ibe unu ude.+