Ezikiel 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma gị onwe gị, ọ bụrụ na ị dọọ onye ezi omume aka ná ntị ka onye ezi omume ahụ ghara imehie,+ ya onwe ya aghara imehie, ọ ga-adịrị ndụ n’ihi na ị dọrọ ya aka ná ntị,+ gị onwe gị anapụtawo mkpụrụ obi gị.”+
21 Ma gị onwe gị, ọ bụrụ na ị dọọ onye ezi omume aka ná ntị ka onye ezi omume ahụ ghara imehie,+ ya onwe ya aghara imehie, ọ ga-adịrị ndụ n’ihi na ị dọrọ ya aka ná ntị,+ gị onwe gị anapụtawo mkpụrụ obi gị.”+