Ilu 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịba mba na-abami onye nwere nghọta n’ahụ́+ karịa iti onye nzuzu ihe ugboro otu narị.+ Ezikiel 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 onye ajọ omume ahụ wee weghachi ihe e ji gbaa ibé,+ kwụọ ụgwọ ihe ọ pụnaara mmadụ,+ jeekwa ije n’ụkpụrụ nke ndụ wee ghara ime ihe na-ezighị ezi,+ ọ ga-anọgide na-adị ndụ.+ Ọ gaghị anwụ. Jems 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 maranụ na onye mere ka onye mmehie hapụ njehie+ nke ụzọ ya ga-azọpụta mkpụrụ obi ya n’ọnwụ,+ ọ ga-ekpuchikwa ọtụtụ mmehie.+
15 onye ajọ omume ahụ wee weghachi ihe e ji gbaa ibé,+ kwụọ ụgwọ ihe ọ pụnaara mmadụ,+ jeekwa ije n’ụkpụrụ nke ndụ wee ghara ime ihe na-ezighị ezi,+ ọ ga-anọgide na-adị ndụ.+ Ọ gaghị anwụ.
20 maranụ na onye mere ka onye mmehie hapụ njehie+ nke ụzọ ya ga-azọpụta mkpụrụ obi ya n’ọnwụ,+ ọ ga-ekpuchikwa ọtụtụ mmehie.+