17 “Unu emewo ka ike unu gwụ Jehova site n’okwu unu,+ unu sịkwara, ‘Olee otú anyị si mee ka ike anyị gwụ ya?’ Site n’unu ịsị, ‘Onye ọ bụla nke na-eme ihe ọjọọ dị mma n’anya Jehova, ihe ya na-amasịkwa ya’;+ ma ọ bụ, ‘Ebee ka Chineke nke ikpe ziri ezi nọ?’”+