25 Tụfịakwa! Ị gaghị eme otú a, igbukọta onye ezi omume na onye ajọ omume, nke na ihe ga-eme onye ajọ omume ga-emekwa onye ezi omume.+ Tụfịakwa! Ị gaghị eme ya.+ Ọ̀ bụ na Onyeikpe nke ụwa dum agaghị eme ihe ziri ezi?”+
14 Ọ̀ bụ ya na onye gbara izu, ka onye ahụ wee mee ka ọ ghọta ihe, ka ọ̀ bụ onye na-akụziri ya ụzọ ikpe ziri ezi, ma ọ bụ na-akụziri ya ihe ọmụma,+ ma ọ bụ na-eme ka ọ mara ụzọ nke ezi nghọta?+