Diuterọnọmi 30:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Lee, ana m edebe n’ihu gị taa ndụ na ihe ọma, nakwa ọnwụ na ihe ọjọọ.+ Ilu 8:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma onye na-achọtaghị m na-eme mkpụrụ obi ya ihe ike;+ ndị niile kpọrọ m oké asị bụ ndị hụrụ ọnwụ n’anya.”+ Ọrụ Ndịozi 13:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Pọl na Banabas wee kwuo okwu n’atụghị egwu, sị: “Ọ dị mkpa na unu bụ ndị mbụ a gwara okwu Chineke.+ Ebe ọ bụ na unu na-ajụ ya,+ ebe ọ bụkwa na unu na-ewere onwe unu ná ndị na-erughị eru inweta ndụ ebighị ebi, lee! anyị na-agakwuru ndị mba ọzọ.+
36 Ma onye na-achọtaghị m na-eme mkpụrụ obi ya ihe ike;+ ndị niile kpọrọ m oké asị bụ ndị hụrụ ọnwụ n’anya.”+
46 Pọl na Banabas wee kwuo okwu n’atụghị egwu, sị: “Ọ dị mkpa na unu bụ ndị mbụ a gwara okwu Chineke.+ Ebe ọ bụ na unu na-ajụ ya,+ ebe ọ bụkwa na unu na-ewere onwe unu ná ndị na-erughị eru inweta ndụ ebighị ebi, lee! anyị na-agakwuru ndị mba ọzọ.+