7 Ma Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka.+ Ọ bụ ya mere na ihere agaghị eme m. Ọ bụ ya mere m ji mee ka ihu m sie ike dị ka nkume siri ike, amakwa m na ihere agaghị eme m.+
20 “Emewo m ka ị ghọọrọ ndị a mgbidi ọla kọpa e wusiri ike;+ ha ga-alụso gị ọgụ, ma ha agaghị emeri gị.+ N’ihi na m nọnyeere gị, ịzọpụta gị na ịnapụta gị,”+ ka Jehova kwuru.