18 Ma, lee, emewo m taa ka ị bụrụ obodo e wusiri ike na ogidi ígwè na mgbidi ọla kọpa+ iguzogide ala a dum,+ iguzogide ndị eze Juda na ndị isi ya na ndị nchụàjà ya na ndị bi n’ala a.+
9 M mewo ka egedege ihu gị dịrị ka dayamọnd, siekwa ike karịa ọmụ́.+ Atụla ha egwu,+ ụjọ atụkwala gị ma ị hụ ihu ha,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.”+