Ilu 3:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Nsọpụrụ ka ndị maara ihe ga-enweta,+ ma ndị nzuzu na-enye ihe ihere otuto.+ Ilu 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ị̀ hụwo onye nwere nkà n’ọrụ ya? Ọ bụ n’ihu ndị eze ka ọ ga-eguzo;+ ọ gaghị eguzo n’ihu ndị nkịtị.
29 Ị̀ hụwo onye nwere nkà n’ọrụ ya? Ọ bụ n’ihu ndị eze ka ọ ga-eguzo;+ ọ gaghị eguzo n’ihu ndị nkịtị.