Esta 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Mọdekaị gaghachiri n’ọnụ ụzọ ámá eze.+ Ma Heman lara n’ụlọ ya ọsọ ọsọ, na-eru uju, werekwa ihe kpuchie isi ya.+ Abụ Ọma 132:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-eyiwe ndị iro ya ihere dị ka uwe;+Ma okpueze ya+ ga-enwe ihe ịga nke ọma.”+ Ilu 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Apịpịa bụ maka ịnyịnya,+ eriri nchịkwa+ bụ maka ịnyịnya ibu, ụtarị bụkwa maka azụ ndị nzuzu.+
12 E mesịa, Mọdekaị gaghachiri n’ọnụ ụzọ ámá eze.+ Ma Heman lara n’ụlọ ya ọsọ ọsọ, na-eru uju, werekwa ihe kpuchie isi ya.+