Luk 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ekwensu wee sị ya: “M ga-enye gị ikike+ a niile na ebube ha, n’ihi na e nyefewo ha n’aka m, ọ bụkwa onye ọ bụla m chọrọ ka m na-enye ya.+ Mkpughe 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Anụ ọhịa ahụ m hụrụ dịkwa ka agụ owuru,+ ma ụkwụ ya dị ka nke anụ ọhịa bea,+ ọnụ ya dịkwa ka ọnụ ọdụm.+ Dragọn+ ahụ wee nye anụ ọhịa ahụ ike ya na ocheeze ya na ikike dị ukwuu.+ Mkpughe 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E nyekwara ya ikike+ ibuso ndị nsọ agha na imeri ha,+ e nyekwara ya ikike ịchị ebo niile na ndị niile na asụsụ niile na mba niile.
6 Ekwensu wee sị ya: “M ga-enye gị ikike+ a niile na ebube ha, n’ihi na e nyefewo ha n’aka m, ọ bụkwa onye ọ bụla m chọrọ ka m na-enye ya.+
2 Anụ ọhịa ahụ m hụrụ dịkwa ka agụ owuru,+ ma ụkwụ ya dị ka nke anụ ọhịa bea,+ ọnụ ya dịkwa ka ọnụ ọdụm.+ Dragọn+ ahụ wee nye anụ ọhịa ahụ ike ya na ocheeze ya na ikike dị ukwuu.+
7 E nyekwara ya ikike+ ibuso ndị nsọ agha na imeri ha,+ e nyekwara ya ikike ịchị ebo niile na ndị niile na asụsụ niile na mba niile.