Daniel 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Mgbe nke a gasịrị, anọ m na-ahụ, ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, nke yiri agụ owuru,+ ma o nwere nku anọ nke anụ ufe n’azụ ya. Anụ ọhịa ahụ nwekwara isi anọ,+ e nyekwara ya ọchịchị.
6 “Mgbe nke a gasịrị, anọ m na-ahụ, ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, nke yiri agụ owuru,+ ma o nwere nku anọ nke anụ ufe n’azụ ya. Anụ ọhịa ahụ nwekwara isi anọ,+ e nyekwara ya ọchịchị.