Daniel 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “N’oge ahụ, Maịkel+ ga-ebili, bụ́ nnukwu onyeisi+ ahụ nke guzo ọtọ+ n’ihi ụmụ ndị gị.+ A ga-enwekwa oge ahụhụ nke a na-enwetụbeghị kemgbe e nwere mba ruo n’oge ahụ.+ N’oge ahụ, ndị gị ga-alanahụ,+ onye ọ bụla e dere aha ya n’akwụkwọ.+
12 “N’oge ahụ, Maịkel+ ga-ebili, bụ́ nnukwu onyeisi+ ahụ nke guzo ọtọ+ n’ihi ụmụ ndị gị.+ A ga-enwekwa oge ahụhụ nke a na-enwetụbeghị kemgbe e nwere mba ruo n’oge ahụ.+ N’oge ahụ, ndị gị ga-alanahụ,+ onye ọ bụla e dere aha ya n’akwụkwọ.+