Hosia 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ n’ihi arụsị nwa ehi nke Bet-even;+ n’ihi na ndị ya ga-eruru ya uju, tinyere ndị nchụàjà chi ala ọzọ ya, bụ́ ndị na-enwebu aṅụrị n’ihi ya, n’ihi ebube ya, n’ihi na a ga-esi n’ebe ha nọ dọrọ ya n’agha.+ Emọs 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 unu ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe na-adịghị adị;+ ndị na-asị: “Ọ́ bụghị ike anyị ka anyị ji nweta mpi?”+
5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ n’ihi arụsị nwa ehi nke Bet-even;+ n’ihi na ndị ya ga-eruru ya uju, tinyere ndị nchụàjà chi ala ọzọ ya, bụ́ ndị na-enwebu aṅụrị n’ihi ya, n’ihi ebube ya, n’ihi na a ga-esi n’ebe ha nọ dọrọ ya n’agha.+
13 unu ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe na-adịghị adị;+ ndị na-asị: “Ọ́ bụghị ike anyị ka anyị ji nweta mpi?”+