26 “Dị ka ihere si eme onye ohi mgbe e jidere ya, otú ahụ ka ihere meworo ndị ụlọ Izrel,+ ha onwe ha, ndị eze ha, ndị isi ha na ndị nchụàjà ha na ndị amụma ha.+
32 Ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eme ihe a,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘maranụ nke a. Ihere mee unu, nweekwanụ mmechuihu n’ihi ụzọ unu, unu ụlọ Izrel.’+