Abụ Ọma 62:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, ọ bụ gị nwe obiọma,*+N’ihi na gị onwe gị na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị.+ Jeremaya 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m bụ́ Jehova na-enyocha obi,+ na-enyocha akụrụ,+ ọbụna ịkwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị,+ dị ka ihe o metara si dị.+ Jeremaya 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ha onwe ha, ya bụ, ọtụtụ mba na ndị eze ukwu,+ erigbuwo ha dị ka ndị ohu;+ m ga-akwụ ha ụgwọ dị ka ihe ha mere si dị nakwa dị ka ọrụ aka ha si dị.’”+ Jeremaya 30:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Lee! Oké ifufe Jehova, ya bụ, ọnụma ya, bụ́ oké ifufe nke na-efesi ike, abịawo.+ Ọ ga-efekwasị ndị ajọ omume n’isi.+
10 Mụ onwe m bụ́ Jehova na-enyocha obi,+ na-enyocha akụrụ,+ ọbụna ịkwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị,+ dị ka ihe o metara si dị.+
14 N’ihi na ha onwe ha, ya bụ, ọtụtụ mba na ndị eze ukwu,+ erigbuwo ha dị ka ndị ohu;+ m ga-akwụ ha ụgwọ dị ka ihe ha mere si dị nakwa dị ka ọrụ aka ha si dị.’”+
23 Lee! Oké ifufe Jehova, ya bụ, ọnụma ya, bụ́ oké ifufe nke na-efesi ike, abịawo.+ Ọ ga-efekwasị ndị ajọ omume n’isi.+