Diuterọnọmi 28:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ị ga-akọ ubi vaịn, lekọtakwa ya, ma ọ dịghị mmanya ị ga-aṅụ, ọ dịghịkwa ihe ị ga-ewere lọta,+ n’ihi na ọtị ga-erichapụ ya.+ Aịzaya 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmanya ọhụrụ eruwela uju, osisi vaịn akpọnwụwo,+ ndị niile obi na-atọ ụtọ na-asụzi ude.+ Hosia 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ebe nzọcha mkpụrụ na ebe nzọchapụta mmanya adịghị emepụtara ha ihe,+ mmanya ya dị ụtọ agakwaghị adị.+
39 Ị ga-akọ ubi vaịn, lekọtakwa ya, ma ọ dịghị mmanya ị ga-aṅụ, ọ dịghịkwa ihe ị ga-ewere lọta,+ n’ihi na ọtị ga-erichapụ ya.+
2 Ebe nzọcha mkpụrụ na ebe nzọchapụta mmanya adịghị emepụtara ha ihe,+ mmanya ya dị ụtọ agakwaghị adị.+