9 O wee ruo n’afọ nke ise nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, n’ọnwa nke itoolu,+ na ndị niile bi na Jeruselem nakwa ndị niile si n’obodo ndị dị na Juda na-abata Jeruselem kpọsara ibu ọnụ n’ihu Jehova.+
14 Kwuonụ ka e nwee obubu ọnụ+ dị nsọ. Kpọọnụ òkù ka e nwee nzukọ ukwu.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ndị niile bi n’ala a, n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu,+ tikuonụ Jehova maka enyemaka.+