Ezikiel 47:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Akụkụ ya nke ebe ọwụwa anyanwụ malitere n’agbata Haụran+ na Damaskọs+ nakwa n’agbata Gilied+ na ala Izrel; unu ga-atụ̀ Jọdan,+ malite n’ókè ya ruo n’oké osimiri nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ. Nke a bụ akụkụ ya nke ebe ọwụwa anyanwụ.
18 “Akụkụ ya nke ebe ọwụwa anyanwụ malitere n’agbata Haụran+ na Damaskọs+ nakwa n’agbata Gilied+ na ala Izrel; unu ga-atụ̀ Jọdan,+ malite n’ókè ya ruo n’oké osimiri nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ. Nke a bụ akụkụ ya nke ebe ọwụwa anyanwụ.