6 “N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ị kụrụ aka+ ma zọọ ụkwụ n’ala, jirikwa ịkwa emo na-aṅụrị ọṅụ n’ime mkpụrụ obi gị n’ihi ala Izrel,+
10 Ndị bi n’ụwa na-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihi ihe mere ha, na-emekwa onwe ha obi ụtọ, ha ga-ezigakwara ibe ha onyinye,+ n’ihi na ndị amụma abụọ ndị a mekpara ndị bi n’ụwa ahụ́.