Abụ Ọma 37:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụrụgodị na ọ daa, ọ gaghị akụ afọ n’ala,+N’ihi na Jehova ji ya aka.+ Ilu 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na onye ezi omume nwere ike ịda ọbụna ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha;+ ma ọdachi ga-eme ka ndị ajọ omume sụọ ngọngọ.+
16 N’ihi na onye ezi omume nwere ike ịda ọbụna ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha;+ ma ọdachi ga-eme ka ndị ajọ omume sụọ ngọngọ.+