2 Ndị Eze 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ezie, i meriwo+ Idọm, obi gị afuliwokwa gị elu.+ Ùgwù gị dịrị gị,+ birikwa n’ụlọ gị. Gịnị mere ị ga-eji lụọ ọgụ+ mgbe ị nọ n’ọnọdụ ọjọọ,+ o wee bụrụ na ị ga-ada, gị na Juda?” Ilu 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye na-etu ọnụ, nke dị mpako ma na-anya isi, bụ aha onye ji oké iwe nke mpako na-eme ihe.+
10 N’ezie, i meriwo+ Idọm, obi gị afuliwokwa gị elu.+ Ùgwù gị dịrị gị,+ birikwa n’ụlọ gị. Gịnị mere ị ga-eji lụọ ọgụ+ mgbe ị nọ n’ọnọdụ ọjọọ,+ o wee bụrụ na ị ga-ada, gị na Juda?”