21 O wee zigara ya ndị ozi, sị: “Eze Juda, gịnị jikọrọ mụ na gị? Ọ bụghị gị ka m bịara ibuso agha taa, kama ọ bụ ụlọ ọzọ ka m bịara ịlụso ọgụ, n’ihi na Chineke gwara m ka m menye ya ụjọ. Laghachi maka ndụ gị n’ihi Chineke, bụ́ onye nọnyeere m, ka ọ ghara ịla gị n’iyi.”+