Abụ Ọma 42:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anya mmiri m aghọworo m ihe oriri ma n’ehihie ma n’abalị,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+ Abụ Ákwá 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na ọ dịghị onye na-abịa ememme.+E mewo ka ọnụ ụzọ ámá ya niile tọgbọrọ n’efu;+ ndị nchụàjà ya na-asụ ude.+Ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke na-eru uju, ya onwe ya nọkwa n’obi ilu.+ Abụ Ákwá 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ na-emesokwa ụlọ ndò ya+ ihe ike dị ka ụlọ akịrịka dị n’ubi.+ Ọ lawo ememme ya n’iyi.Jehova emewo ka e chefuo ememme+ na ụbọchị izu ike n’ime Zayọn,N’oké iwe ya, ọ dịghị akwanyere eze na onye nchụàjà ùgwù.+
3 Anya mmiri m aghọworo m ihe oriri ma n’ehihie ma n’abalị,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+
4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na ọ dịghị onye na-abịa ememme.+E mewo ka ọnụ ụzọ ámá ya niile tọgbọrọ n’efu;+ ndị nchụàjà ya na-asụ ude.+Ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke na-eru uju, ya onwe ya nọkwa n’obi ilu.+
6 Ọ na-emesokwa ụlọ ndò ya+ ihe ike dị ka ụlọ akịrịka dị n’ubi.+ Ọ lawo ememme ya n’iyi.Jehova emewo ka e chefuo ememme+ na ụbọchị izu ike n’ime Zayọn,N’oké iwe ya, ọ dịghị akwanyere eze na onye nchụàjà ùgwù.+