2 I jupụtara n’ọgba aghara, obodo nke na-eme mkpọtụ, obodo nke na-enwe aṅụrị.+ Ndị gị e gburu egbu abụghị ndị e ji mma agha gbuo, ha abụghịkwa ndị nwụrụ n’agha.+
7 I wee na-asị: “M ga-abụ Oké Nwaanyị+ ruo mgbe ebighị ebi, ruo mgbe niile ebighị ebi.” I tinyeghị ihe ndị a n’obi gị; i chetaghị ihe ga-abụ ikpeazụ ha.+