Aịzaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+ Jeremaya 33:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Lee! Oge na-abịa,’+ ka Jehova kwuru, ‘mgbe m ga-emezu okwu ọma niile m kwuru+ banyere ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda. Zekaraya 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘M ga-alaghachi na Zayọn+ wee biri n’ime Jeruselem;+ a ga-akpọkwa Jeruselem obodo eziokwu,+ kpọọkwa ugwu Jehova+ nke ụsụụ ndị agha ugwu nsọ.’”+
12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+
14 “‘Lee! Oge na-abịa,’+ ka Jehova kwuru, ‘mgbe m ga-emezu okwu ọma niile m kwuru+ banyere ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda.
3 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘M ga-alaghachi na Zayọn+ wee biri n’ime Jeruselem;+ a ga-akpọkwa Jeruselem obodo eziokwu,+ kpọọkwa ugwu Jehova+ nke ụsụụ ndị agha ugwu nsọ.’”+