4 O wee ruo na ngwa ngwa eze nụrụ okwu onye nke ezi Chineke nke o kwuru n’oké olu megide ebe ịchụàjà ahụ dị na Betel, ozugbo ahụ Jeroboam si n’ebe ịchụàjà ahụ setịpụ aka ya, sị: “Jidenụ ya!”+ Aka ahụ o setịpụrụ wee kpọnwụọ ozugbo, o nweghịkwa ike isere ya.+
22 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m na-emegide Fero eze Ijipt,+ m ga-agbajikwa ogwe aka ya,+ ma nke dị ike ma nke a gbajiri agbaji.+ M ga-emekwa ka mma agha o ji n’aka dapụ.+