Zekaraya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Jiri olu dara ụda kwuo ọzọ, sị ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Obodo m dị iche iche ga-ejupụta n’ịdị mma;+ Jehova ga-agbanwekwa obi ya n’ihi Zayọn,+ họrọkwa Jeruselem.”’”+
17 “Jiri olu dara ụda kwuo ọzọ, sị ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Obodo m dị iche iche ga-ejupụta n’ịdị mma;+ Jehova ga-agbanwekwa obi ya n’ihi Zayọn,+ họrọkwa Jeruselem.”’”+