2 Ihe E Mere 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ikpeazụ, ha gbaara ya izu+ wee were nkume tụgbuo ya+ n’ogige ụlọ Jehova dị ka ihe eze nyere n’iwu si dị. Jọn 8:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Ya mere, ha tụtụụrụ nkume ka ha tụọ ya;+ ma Jizọs zoro wee pụọ n’ụlọ nsọ ahụ. 1 Ndị Tesalonaịka 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 bụ́ ndị gburu ọbụna Onyenwe anyị Jizọs+ na ndị amụma+ ma kpagbuo anyị.+ Ha adịghịkwa eme ihe dị Chineke mma, kama ha na-emegide ọdịmma nke mmadụ niile,
21 N’ikpeazụ, ha gbaara ya izu+ wee were nkume tụgbuo ya+ n’ogige ụlọ Jehova dị ka ihe eze nyere n’iwu si dị.
15 bụ́ ndị gburu ọbụna Onyenwe anyị Jizọs+ na ndị amụma+ ma kpagbuo anyị.+ Ha adịghịkwa eme ihe dị Chineke mma, kama ha na-emegide ọdịmma nke mmadụ niile,