Matiu 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+ Ọrụ Ndịozi 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma Sọl, onye ka na-eyi ndị na-eso ụzọ+ Onyenwe anyị egwu, na-achọsikwa ike igbu ha,+ gakwuuru nnukwu onye nchụàjà 2 Ndị Kọrịnt 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na anyị achọghị ka unu ghara ịma, ụmụnna anyị, banyere mkpagbu nke dakwasịrị anyị n’ógbè Eshia,+ na anyị nọ n’oké nsogbu nke karịrị ike anyị, nke mere na anyị ejighị ọbụna ndụ anyị n’aka ma ọlị.+
9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+
9 Ma Sọl, onye ka na-eyi ndị na-eso ụzọ+ Onyenwe anyị egwu, na-achọsikwa ike igbu ha,+ gakwuuru nnukwu onye nchụàjà
8 N’ihi na anyị achọghị ka unu ghara ịma, ụmụnna anyị, banyere mkpagbu nke dakwasịrị anyị n’ógbè Eshia,+ na anyị nọ n’oké nsogbu nke karịrị ike anyị, nke mere na anyị ejighị ọbụna ndụ anyị n’aka ma ọlị.+