5 A ga-esikwa otú ahụ yiwe onye meriri emeri+ uwe elu nke na-acha ọcha;+ m gaghịkwa ehichapụ aha ya ma ọlị n’akwụkwọ nke ndụ,+ kama m ga-ekwupụta aha ya n’ihu Nna m+ na n’ihu ndị mmụọ ozi ya.+
4 Ocheeze iri abụọ na anọ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu, ahụkwara m ka ndị okenye+ iri abụọ na anọ+ ndị yi uwe elu na-acha ọcha+ nọ ọdụ n’ocheeze ndị a,+ ha kpukwa okpueze ọlaedo n’isi ha.+