Ọrụ Ndịozi 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ gwara ha, sị: “Ọ dịrịghị unu ịmara oge ahụ ma ọ bụ mgbe a kara aka+ nke Nna m debere ka ọ dị n’aka ya;+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụmụnna anyị, ọ dịghị unu mkpa ka e detara unu ihe ọ bụla banyere oge na mgbe a kara aka.+
7 Ọ gwara ha, sị: “Ọ dịrịghị unu ịmara oge ahụ ma ọ bụ mgbe a kara aka+ nke Nna m debere ka ọ dị n’aka ya;+