Jenesis 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Nke a bụ akụkọ banyere Tira. Tira mụrụ Ebram, Nehọ na Heran; Heran wee mụọ Lọt.+ 1 Ihe E Mere 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ụmụ Ebreham bụ Aịzik+ na Ishmel.+ Matiu 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ebreham mụrụ Aịzik;+Aịzik amụọ Jekọb;+Jekọb amụọ Juda+ na ụmụnne ya ndị ikom;