Mak 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma mgbe ọ na-agafe, ọ hụrụ Livaị+ nwa Alfiọs ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” O wee bilie soro ya.+
14 Ma mgbe ọ na-agafe, ọ hụrụ Livaị+ nwa Alfiọs ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” O wee bilie soro ya.+