Matiu 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe Jizọs sikwa ebe ahụ na-agafe, ọ hụrụ otu onye a na-akpọ Matiu ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ isi, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+ O wee bilie, soro ya.+
9 Mgbe Jizọs sikwa ebe ahụ na-agafe, ọ hụrụ otu onye a na-akpọ Matiu ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ isi, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+ O wee bilie, soro ya.+