Matiu 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee gazuo+ Galili dum,+ na-ezi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma alaeze ahụ, na-agwọkwa ụdị ọrịa ọ bụla+ na ụdị nsogbu ahụ́ ike ọ bụla ndị mmadụ nwere. Luk 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma mgbe ìgwè mmadụ ahụ matara, ha sooro ya. O wee jiri obiọma nabata ha ma malite ịgwa ha okwu banyere alaeze Chineke,+ ọ gwọkwara ndị nwere mkpa ọgwụgwọ.+
23 O wee gazuo+ Galili dum,+ na-ezi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma alaeze ahụ, na-agwọkwa ụdị ọrịa ọ bụla+ na ụdị nsogbu ahụ́ ike ọ bụla ndị mmadụ nwere.
11 Ma mgbe ìgwè mmadụ ahụ matara, ha sooro ya. O wee jiri obiọma nabata ha ma malite ịgwa ha okwu banyere alaeze Chineke,+ ọ gwọkwara ndị nwere mkpa ọgwụgwọ.+