Matiu 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ọ dị, ọ bụ ezie na ọ chọrọ igbu ya, ọ tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ha weere ya dị ka onye amụma.+ Matiu 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Baptizim Jọn mere, ebee ka o si? Ò si n’eluigwe ka ò si n’aka mmadụ?”+ Ma ha malitere ikwu n’etiti onwe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị anyị, ‘Gịnịzi mere unu ekwereghị ya?’+ Luk 1:76 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 76 Ma gị onwe gị, nwatakịrị, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye Kasị Elu, n’ihi na ị ga-ebute ụzọ gaa n’ihu Jehova iji kwadebe ụzọ ya,+
5 Otú ọ dị, ọ bụ ezie na ọ chọrọ igbu ya, ọ tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ha weere ya dị ka onye amụma.+
25 Baptizim Jọn mere, ebee ka o si? Ò si n’eluigwe ka ò si n’aka mmadụ?”+ Ma ha malitere ikwu n’etiti onwe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị anyị, ‘Gịnịzi mere unu ekwereghị ya?’+
76 Ma gị onwe gị, nwatakịrị, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye Kasị Elu, n’ihi na ị ga-ebute ụzọ gaa n’ihu Jehova iji kwadebe ụzọ ya,+