Ọpụpụ 29:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha ga-eri ihe ndị ahụ e ji kpuchie mmehie iji nye ha ikike, ka e wee doo ha nsọ.+ Ma onye nkịtị agaghị eri ha, n’ihi na ha bụ ihe dị nsọ.+ Luk 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke ma nara achịcha e chere n’ihu Chineke+ rie, nyetụkwa ndị ikom so ya, bụ́ nke iwu na-akwadoghị ka onye ọ bụla rie ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?”+
33 Ha ga-eri ihe ndị ahụ e ji kpuchie mmehie iji nye ha ikike, ka e wee doo ha nsọ.+ Ma onye nkịtị agaghị eri ha, n’ihi na ha bụ ihe dị nsọ.+
4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke ma nara achịcha e chere n’ihu Chineke+ rie, nyetụkwa ndị ikom so ya, bụ́ nke iwu na-akwadoghị ka onye ọ bụla rie ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?”+