Matiu 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A ga-ekwusakwa ozi ọma+ nke a nke alaeze+ n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ọ bụrụ àmà nye mba niile;+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ+ ga-abịa. Ndị Rom 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha gazuru ụwa dum,+ okwu ha rukwara na nsọtụ niile nke elu ụwa+ mmadụ bi.” Ndị Kọlọsi 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 nke rutere n’ebe unu nọ, ọbụna dị ka ọ na-amị mkpụrụ+ ma na-amụba+ n’ụwa niile,+ dị nnọọ ka ọ na-emekwa n’etiti unu, malite n’ụbọchị unu nụrụ banyere obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ matakwa ya n’ụzọ ziri ezi nakwa n’eziokwu.+
14 A ga-ekwusakwa ozi ọma+ nke a nke alaeze+ n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ọ bụrụ àmà nye mba niile;+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ+ ga-abịa.
18 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha gazuru ụwa dum,+ okwu ha rukwara na nsọtụ niile nke elu ụwa+ mmadụ bi.”
6 nke rutere n’ebe unu nọ, ọbụna dị ka ọ na-amị mkpụrụ+ ma na-amụba+ n’ụwa niile,+ dị nnọọ ka ọ na-emekwa n’etiti unu, malite n’ụbọchị unu nụrụ banyere obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ matakwa ya n’ụzọ ziri ezi nakwa n’eziokwu.+