Levitikọs 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Akpọla nwanna gị asị n’ime obi gị.+ Ị ghaghị ịdọ mmadụ ibe gị aka ná ntị,+ ka ị ghara iso ya buru mmehie ya. Ilu 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gị na mmadụ ibe gị kpezie okwu,+ ekpughekwala okwu nzuzo onye ọzọ;+ Luk 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lezienụ onwe unu anya. Ọ bụrụ na nwanna gị emehie, baara ya mba,+ ọ bụrụkwa na o chegharịa, gbaghara ya.+
17 “‘Akpọla nwanna gị asị n’ime obi gị.+ Ị ghaghị ịdọ mmadụ ibe gị aka ná ntị,+ ka ị ghara iso ya buru mmehie ya.
3 Lezienụ onwe unu anya. Ọ bụrụ na nwanna gị emehie, baara ya mba,+ ọ bụrụkwa na o chegharịa, gbaghara ya.+