1 Ndị Kọrịnt 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị na-ekwupụta amamihe n’etiti ndị tozuru okè,+ ma ọ bụghị amamihe+ nke usoro ihe a, ma ọ̀ bụ nke ndị na-achị usoro ihe a,+ bụ́ ndị na-agaghị adịkwa.+ 2 Ndị Kọrịnt 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụghị na anyị bụ ndị nwe+ okwukwe unu, kama anyị bụ ndị ọrụ ibe unu+ maka ọṅụ unu, n’ihi na ọ bụ okwukwe unu+ mere unu ji guzosie ike.+
6 Anyị na-ekwupụta amamihe n’etiti ndị tozuru okè,+ ma ọ bụghị amamihe+ nke usoro ihe a, ma ọ̀ bụ nke ndị na-achị usoro ihe a,+ bụ́ ndị na-agaghị adịkwa.+
24 Ọ bụghị na anyị bụ ndị nwe+ okwukwe unu, kama anyị bụ ndị ọrụ ibe unu+ maka ọṅụ unu, n’ihi na ọ bụ okwukwe unu+ mere unu ji guzosie ike.+