Mak 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha wee bịa Jeruselem ọzọ. Ka ọ na-ejekwa ije n’ime ụlọ nsọ, ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye bịakwutere ya+ Luk 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’otu n’ime ụbọchị ndị ahụ, mgbe ọ nọ na-ezi ìgwè mmadụ ihe n’ụlọ nsọ ma na-ezisa ozi ọma, ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye bịaruru ya nso,+
27 Ha wee bịa Jeruselem ọzọ. Ka ọ na-ejekwa ije n’ime ụlọ nsọ, ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye bịakwutere ya+
20 N’otu n’ime ụbọchị ndị ahụ, mgbe ọ nọ na-ezi ìgwè mmadụ ihe n’ụlọ nsọ ma na-ezisa ozi ọma, ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye bịaruru ya nso,+