Matiu 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ọ banyere n’ime ụlọ nsọ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu bịakwutere ya ka ọ na-ezi ihe wee sị:+ “Olee ikike i ji eme ihe ndị a? Ònye nyekwara gị ikike a?”+
23 Mgbe ọ banyere n’ime ụlọ nsọ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu bịakwutere ya ka ọ na-ezi ihe wee sị:+ “Olee ikike i ji eme ihe ndị a? Ònye nyekwara gị ikike a?”+