23 Mgbe ọ banyere n’ime ụlọ nsọ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu bịakwutere ya ka ọ na-ezi ihe wee sị:+ “Olee ikike i ji eme ihe ndị a? Ònye nyekwara gị ikike a?”+
20N’otu n’ime ụbọchị ndị ahụ, mgbe ọ nọ na-ezi ìgwè mmadụ ihe n’ụlọ nsọ ma na-ezisa ozi ọma, ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye bịaruru ya nso,+