Matiu 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee zaa, sị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ+ nke alaeze eluigwe, ma e nyeghị ndị ahụ ikike ya.+ Luk 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ sịrị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ nke alaeze Chineke, ma a na-eji ihe atụ agwa ndị ọzọ okwu,+ ka ha wee na-ele anya ma na-ele na nkịtị, ka ha wee na-anụ ihe ma ghara ịghọta ihe ọ pụtara.+ Ndị Kọlọsi 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Na-ejenụ ije n’amamihe n’ebe ndị nọ n’èzí nọ,+ na-azụtaranụ onwe unu oge kwesịrị ekwesị.+ 1 Timoti 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O kwesịkwara ịbụ onye ndị nọ n’èzí na-agbara akaebe dị mma,+ ka o wee ghara ịdaba ná nkọcha na n’ọnyà+ Ekwensu.
11 O wee zaa, sị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ+ nke alaeze eluigwe, ma e nyeghị ndị ahụ ikike ya.+
10 Ọ sịrị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ nke alaeze Chineke, ma a na-eji ihe atụ agwa ndị ọzọ okwu,+ ka ha wee na-ele anya ma na-ele na nkịtị, ka ha wee na-anụ ihe ma ghara ịghọta ihe ọ pụtara.+
7 O kwesịkwara ịbụ onye ndị nọ n’èzí na-agbara akaebe dị mma,+ ka o wee ghara ịdaba ná nkọcha na n’ọnyà+ Ekwensu.