Matiu 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+ 1 Ndị Tesalonaịka 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka unu wee na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị+ n’ihe metụtara ndị nọ n’èzí,+ ka ihe ọ bụla gharakwa ịdị na-akpa unu.+ Jems 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.
16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+
12 ka unu wee na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị+ n’ihe metụtara ndị nọ n’èzí,+ ka ihe ọ bụla gharakwa ịdị na-akpa unu.+
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.