Matiu 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụrụkwa na aka nri gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, gbubipụ ya tụfuo.+ N’ihi na ọ baara gị uru ka otu akụkụ ahụ́ gị laa n’iyi karịa na a tụbara ahụ́ gị dum na Gehena. Ndị Kọlọsi 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị.
30 Ọ bụrụkwa na aka nri gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, gbubipụ ya tụfuo.+ N’ihi na ọ baara gị uru ka otu akụkụ ahụ́ gị laa n’iyi karịa na a tụbara ahụ́ gị dum na Gehena.
5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị.